African Music Lyrics MC udechukwu – Ihe Oma

MC udechukwu – Ihe Oma

Ihe Oma by MC udechukwu

Ihe Oma by MP3 MUSIC VIDEO

Ihe Oma LYRCIS by MC udechukwu:
[Chorus]
iHE OMA nk’imerem onum apughi ikocha ya aruike ijiri gozienum onum apughi ikocha ya×2

[Verse 1]
onum apughi ikocha ya×2 agam akone hala idimma na ndum ,etuisi chebem chineke onyeoma n’odimezimma,o chukwu nara ekene otito×3 onum apughi ikocha ya ,okosisi nechendum ekene kamu jiri bia o chukwu ekene Juru onum

[Chorus]
iHE OMA nk’imerem onum apughi ikocha ya aruike ijiri gozienum onum apughi ikocha ya×2

[Verse 2]
onum Juru nekene ×2 obim ganeto o,arum nile ganeto gi o,ihe nile okereke gbakotanu onu kanyi nyeya ekene na si agam ebulu hallelujah ebulu para hallelujah apara ,bulu hallelujah×2 bugaraya chineke iheahu omerem onum apughi ikocha ya thanks sir ya mere ihe oma nk’imerem o

[Chorus]
iHE OMA nk’imerem onum apughi ikocha ya aruike ijiri gozienum onum apughi ikocha ya×2

[Verse 3]
from January to December you never fail you never change you remain the same from edges to edge inaghi agbanwe Mori,inekpuchi anyi karia Ka okuko si ekpuchi umu ya ,anyi nejeje isoanyi eje,anyi n’anana iso anyi ana ikwegi Ka ihe one weme anyi eze ribenu ekene ,oh you’re my great physician okwa gworo oria chukwu gwo ihe kpatara ya
Ya mere

[Chorus]
iHE OMA nk’imerem onum apughi ikocha ya aruike ijiri gozienum onum apughi ikocha ya×2

Leave a Reply